Helen Meju – Omemma

Helen Meju – Omemma

Download another hot new mp3 free audio song by Helen Meju and this amazing song is titled “Omemma”.

Listen and download below.

Helen Meju – Omemma DOWNLOAD

LYRICS

VERSE 1

Onye nwe uwa emewom mma leeh

Onye nwe uwa egboworom mkpa eeh

Onye nwe uwa agozigo m ooo

Onye nwe uwa na enye m ego

 

CHORUS

Jehovah mu na emem Mma

Jehovah mu na emem mma (4 times)

Repeat Verse 1

Onye nwe uwa emewo mu mma eee

Onye nwe uwa egboworom mkpam lee

Onye nwe uwa agozi go mu

Onye nwe uwa na enye m ego

 

Mgbe obula m kporo ya

Ka ona aza m oku

Mgbe obula m kporo ya ka ona azam oku

 

Mgbe obula m na ebe

Na ona eficha m anya

Mgbe obula mkporo ya

Na ona azam oku

 

Jehovah m na edum

Odighi Ihe korom

Jehovah mu na edu m

Odighi Ihe korom eeh

Repeat chorus

Jehovah m na emem Mma (4 times)

 

VERSE 2

Ihe chukwu si na mu ga abu

Ya ka mu ga Abu

Ngozi mu sina chukwu aaah

Akalaka chukwu nyelum

Na Mmadu apughi ificha ya

Ngozi chukwu nyelumu

Na Mmadu apughi inapum ya nike

Repeat Verse 1 and chorus

ENGLISH VERSE

I give you all the praises

For all You’ve done for me

I count my blessings one by one

You’ve done so much for me

 

For the life You gave to me

For the child You gave to me

For the love You showed to me Lord

I give my praise to You

Repeat Verse 1 and chorus