Isabella Benjamin – Odogwu

Isabella Benjamin – Odogwu

Download another hot new mp3 free audio song by Isabella Benjamin and this amazing song is titled “Odogwu”.

Listen and download below.

Isabella Benjamin – Odogwu DOWNLOAD

LYRICS

Ihe nile’m rioro Jehovah k’ogeme

(Everything I ask Jehovah He will do)

Ihe nile’m rioro Jehovah k’ogeme

Ihe nile’m rioro Jehovah k’ogeme

Ihe nile’m rioro Jehovah k’ogeme

Ihe nile’m rioro Jehovah k’ogeme

Ihe nile’m rioro Jehovah k’ogeme

Ihe nile’m rioro Jehovah k’ogeme

Ihe nile’m rioro Jehovah k’ogeme

 

CHORUS

Jehovah Odogwu (Jehovah is the mighty one)

Odogwu

Odogwu

Odogwu/ (3x)

 

Osi gi choo ya (He said you should seek)

All: Iga chota (And you will find)

Osi gi rio ya (He said you should ask)

All: Iga riota (And you shall receive)

Osi gi kua aka nuzo (He said you should knock)

All: Oge mepe (And he will open)

Ihe nile anyi rioro onye nwe uwa n’ogeme.(Everything we ask him, he will do)

Nwannem choo ya (My brother seek him)

All: Niga chota (You will find)

Enyim rio ya (My friend ask him)

All: Iga riota (And you shall receive)

Unu kuo aka nuzo (Knock on his door)

All: Oge mepe (And he will open)

Ihe nile anyi rioro Jehovah n’ogeme (Everything we ask him he will do)

 

Chorus: (4x)

 

Jehovah Odogwu, Odogwu

Ihe nile’m rioro Jehovah k’ogeme

Ihe nile’m rioro Chi ji ndu k’ogeme

Ihe nile’m rioro Onye nwe uwa k’ogeme

Ihe nile’m rioro Aka ji uwa k’ogeme

 

Jehovah bu Odogwu

Odogwu

Odogwu

Odogwu

Jesus bu Odogwu

Odogwu

Odogwu

Odogwu

(CHORUS)